2 Ndị Eze 19:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Hezekaya wee malite ikpe ekpere+ n’ihu Jehova, sị: “Jehova bụ́ Chineke Izrel,+ onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ naanị gị bụ ezi Chineke nke alaeze niile+ nke ụwa.+ Ọ bụ gị kere eluigwe+ na ụwa.+
15 Hezekaya wee malite ikpe ekpere+ n’ihu Jehova, sị: “Jehova bụ́ Chineke Izrel,+ onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ naanị gị bụ ezi Chineke nke alaeze niile+ nke ụwa.+ Ọ bụ gị kere eluigwe+ na ụwa.+