Aịzaya 37:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Jehova nke ụsụụ ndị agha, Chineke Izrel,+ onye nọ ọdụ n’elu cherọb, naanị gị bụ ezi Chineke nke alaeze niile nke ụwa.+ Ọ bụ gị kere eluigwe na ụwa.+
16 “Jehova nke ụsụụ ndị agha, Chineke Izrel,+ onye nọ ọdụ n’elu cherọb, naanị gị bụ ezi Chineke nke alaeze niile nke ụwa.+ Ọ bụ gị kere eluigwe na ụwa.+