26 Ka aha nke gị dị ukwuu ruo mgbe ebighị ebi,+ ka ndị mmadụ wee sị, ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ Chineke Izrel,’+ ka ụlọ ohu gị Devid guzosiekwa ike n’ihu gị.+
23 o wee gaa n’ihu ịsị: “Jehova bụ́ Chineke Izrel,+ ọ dịghị Chi dị ka gị+ n’eluigwe ma ọ bụ n’ụwa, gị onye na-edebere ndị ohu+ gị ọgbụgba ndụ, bụ́ ndị ji obi ha dum na-eje ije n’ihu gị,+ gị onye na-egosikwa ha obiọma,*+
13 Ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha ka unu ga-emeso dị ka onye dị nsọ,+ ọ bụkwa ya ka unu ga na-atụ egwu,+ ọ bụ ya bụ Onye kwesịrị ime ka unu na-ama jijiji.”+