Joshụa 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ̀ kwa m nyere gị iwu?+ Nwee obi ike, dịkwa ike. Amala jijiji, atụkwala ụjọ,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị nọnyeere gị ebe ọ bụla ị na-aga.”+ Jeremaya 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha ga-alụsokwa gị ọgụ, ma ha agaghị emeri gị,+ n’ihi na ‘anọnyeere m gị,’+ ka Jehova kwuru, ‘ịnapụta gị.’”+ Ndị Rom 8:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Gịnịzi ka anyị ga-ekwu banyere ihe ndị a? Ọ bụrụ na Chineke nọnyeere anyị, ònye ga-emegide anyị?+
9 Ọ̀ kwa m nyere gị iwu?+ Nwee obi ike, dịkwa ike. Amala jijiji, atụkwala ụjọ,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị nọnyeere gị ebe ọ bụla ị na-aga.”+
19 Ha ga-alụsokwa gị ọgụ, ma ha agaghị emeri gị,+ n’ihi na ‘anọnyeere m gị,’+ ka Jehova kwuru, ‘ịnapụta gị.’”+