Abụ Ọma 118:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova nọnyeere m; agaghị m atụ egwu.+Gịnị ka mmadụ pụrụ ime m?+ 1 Jọn 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụmụntakịrị, unu sitere na Chineke, unu emeriwokwa ndị ahụ,+ n’ihi na onye ahụ unu na ya dị n’otu+ karịrị+ onye ahụ ya na ụwa dị n’otu.+
4 Ụmụntakịrị, unu sitere na Chineke, unu emeriwokwa ndị ahụ,+ n’ihi na onye ahụ unu na ya dị n’otu+ karịrị+ onye ahụ ya na ụwa dị n’otu.+