Diuterọnọmi 31:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ Jehova na-eje ije n’ihu gị. Ya onwe ya ga-anọnyere gị.+ Ọ gaghị agbahapụ gị, ọ gaghịkwa ahapụ gị ma ọlị. Atụla egwu, atụkwala ụjọ.”+ Joshụa 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova wee sị Jọshụa: “Atụla egwu, atụkwala ụjọ.+ Kpọrọ ndị agha niile bilie, gbagoo E-aị. Lee, enyefewo m eze E-aị na ndị ya na obodo ya na ala ya n’aka gị.+
8 Ọ bụ Jehova na-eje ije n’ihu gị. Ya onwe ya ga-anọnyere gị.+ Ọ gaghị agbahapụ gị, ọ gaghịkwa ahapụ gị ma ọlị. Atụla egwu, atụkwala ụjọ.”+
8 Jehova wee sị Jọshụa: “Atụla egwu, atụkwala ụjọ.+ Kpọrọ ndị agha niile bilie, gbagoo E-aị. Lee, enyefewo m eze E-aị na ndị ya na obodo ya na ala ya n’aka gị.+