Joshụa 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ha wee sị Jọshụa: “Jehova enyefewo ala ahụ dum n’aka anyị.+ N’ihi ya, obi na-alọ ndị niile bi n’ala ahụ mmiri n’ihi anyị.”+ Abụ Ọma 44:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọ bụghị mma agha ha ka ha ji nweta ala ahụ,+Ọ bụghịkwa ogwe aka ha wetaara ha nzọpụta.+N’ihi na ọ bụ aka nri gị na ogwe aka gị+ nakwa ìhè nke ihu gị,N’ihi na ihe ha masịrị gị.+ Ọrụ Ndịozi 7:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Nna nna anyị hà, bụ́ ndị ọzọ nwetara ya, bubakwara ya, ha na Jọshụa,+ n’ala ahụ nke bụ́ nke ndị mba ọzọ,+ bụ́ ndị Chineke chụpụrụ n’ihu nna nna anyị hà.+ Ọ dịgidere n’ebe a ruo n’ụbọchị Devid.
24 Ha wee sị Jọshụa: “Jehova enyefewo ala ahụ dum n’aka anyị.+ N’ihi ya, obi na-alọ ndị niile bi n’ala ahụ mmiri n’ihi anyị.”+
3 N’ihi na ọ bụghị mma agha ha ka ha ji nweta ala ahụ,+Ọ bụghịkwa ogwe aka ha wetaara ha nzọpụta.+N’ihi na ọ bụ aka nri gị na ogwe aka gị+ nakwa ìhè nke ihu gị,N’ihi na ihe ha masịrị gị.+
45 Nna nna anyị hà, bụ́ ndị ọzọ nwetara ya, bubakwara ya, ha na Jọshụa,+ n’ala ahụ nke bụ́ nke ndị mba ọzọ,+ bụ́ ndị Chineke chụpụrụ n’ihu nna nna anyị hà.+ Ọ dịgidere n’ebe a ruo n’ụbọchị Devid.