Joshụa 23:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova ga-esi n’ihu unu chụpụ mba ndị dị ukwuu ma dị ike.+ (Ọ dịghị onye ọ bụla guzoworo n’ihu unu ruo taa.)+ Joshụa 24:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehova wee si n’ihu anyị chụpụ ndị ahụ niile,+ tinyere ndị Amọraịt, bụ́ ndị bi n’ala ahụ. Ma anyị onwe anyị, anyị ga-efe Jehova, n’ihi na ọ bụ Chineke anyị.”+
9 Jehova ga-esi n’ihu unu chụpụ mba ndị dị ukwuu ma dị ike.+ (Ọ dịghị onye ọ bụla guzoworo n’ihu unu ruo taa.)+
18 Jehova wee si n’ihu anyị chụpụ ndị ahụ niile,+ tinyere ndị Amọraịt, bụ́ ndị bi n’ala ahụ. Ma anyị onwe anyị, anyị ga-efe Jehova, n’ihi na ọ bụ Chineke anyị.”+