Joshụa 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘N’ikpeazụ, m kpọbatara unu n’ala ndị Amọraịt bụ́ ndị bi n’ofe Jọdan, ha wee buso unu agha.+ M wee nyefee ha n’aka unu ka unu weghara ala ha, m lakwara ha n’iyi n’ihu unu.+
8 “‘N’ikpeazụ, m kpọbatara unu n’ala ndị Amọraịt bụ́ ndị bi n’ofe Jọdan, ha wee buso unu agha.+ M wee nyefee ha n’aka unu ka unu weghara ala ha, m lakwara ha n’iyi n’ihu unu.+