Diuterọnọmi 4:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 iji chụpụ mba ndị dị ukwuu ma dị ike karịa gị n’ihu gị, ka o wee kpọbata gị, iji nye gị ala ha ka ọ bụrụ ihe nketa gị dị ka ọ dị taa.+ Diuterọnọmi 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 i wee sị n’obi gị, ‘Ọ bụ ike m na ọkpụkpụ aka m kpataara m akụ̀ a.’+
38 iji chụpụ mba ndị dị ukwuu ma dị ike karịa gị n’ihu gị, ka o wee kpọbata gị, iji nye gị ala ha ka ọ bụrụ ihe nketa gị dị ka ọ dị taa.+