Diuterọnọmi 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Lee, Jehova bụ́ Chineke gị enyefewo ala ahụ n’aka gị.+ Gbagoo, nweta ya, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke nna nna gị hà gwara gị.+ Atụla egwu, atụkwala ụjọ.’+ Diuterọnọmi 7:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 atụla ha egwu.+ Hụ na i chetara ihe Jehova bụ́ Chineke gị mere Fero na Ijipt dum,+ Diuterọnọmi 31:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ Jehova na-eje ije n’ihu gị. Ya onwe ya ga-anọnyere gị.+ Ọ gaghị agbahapụ gị, ọ gaghịkwa ahapụ gị ma ọlị. Atụla egwu, atụkwala ụjọ.”+ Joshụa 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ̀ kwa m nyere gị iwu?+ Nwee obi ike, dịkwa ike. Amala jijiji, atụkwala ụjọ,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị nọnyeere gị ebe ọ bụla ị na-aga.”+ Abụ Ọma 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jehova bụ ìhè m+ na nzọpụta m.+Ònye ka m ga-atụ egwu?+Jehova bụ idé ji ndụ m.+Ònye ka m ga-atụ ụjọ?+ Aịzaya 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Lee! Chineke bụ nzọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi, m gaghịkwa atụ ụjọ;+ n’ihi na Jaa Jehova bụ ike m+ na ume m,+ o wee ghọọrọ m nzọpụta.”+ Ndị Rom 8:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Gịnịzi ka anyị ga-ekwu banyere ihe ndị a? Ọ bụrụ na Chineke nọnyeere anyị, ònye ga-emegide anyị?+
21 Lee, Jehova bụ́ Chineke gị enyefewo ala ahụ n’aka gị.+ Gbagoo, nweta ya, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke nna nna gị hà gwara gị.+ Atụla egwu, atụkwala ụjọ.’+
8 Ọ bụ Jehova na-eje ije n’ihu gị. Ya onwe ya ga-anọnyere gị.+ Ọ gaghị agbahapụ gị, ọ gaghịkwa ahapụ gị ma ọlị. Atụla egwu, atụkwala ụjọ.”+
9 Ọ̀ kwa m nyere gị iwu?+ Nwee obi ike, dịkwa ike. Amala jijiji, atụkwala ụjọ,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị nọnyeere gị ebe ọ bụla ị na-aga.”+
27 Jehova bụ ìhè m+ na nzọpụta m.+Ònye ka m ga-atụ egwu?+Jehova bụ idé ji ndụ m.+Ònye ka m ga-atụ ụjọ?+
2 Lee! Chineke bụ nzọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi, m gaghịkwa atụ ụjọ;+ n’ihi na Jaa Jehova bụ ike m+ na ume m,+ o wee ghọọrọ m nzọpụta.”+