Abụ Ọma 126:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova, biko, kpọlata ndị ala anyị a dọọrọ n’agha,+Dị ka ọwa mmiri ndị dị na Negeb.+ Aịzaya 45:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma a ga-enye Izrel nzọpụta ga-adịru mgbe ebighị ebi+ n’ihi na ya na Jehova dị n’otu.+ Ihere agaghị eme unu,+ a gaghịkwa emechu unu ihu+ ruo mgbe niile ebighị ebi. Jona 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma mụ onwe m ga-eji olu ekele m chụọrọ gị àjà.+M ga-emezu ihe m kwere ná nkwa.+ Ọ bụ Jehova nwe nzọpụta.”+ Mkpughe 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha wee na-eti mkpu n’oké olu, sị: “Nzọpụta anyị si n’aka Chineke anyị,+ bụ́ onye nọ ọdụ n’ocheeze ahụ,+ nakwa n’aka Nwa Atụrụ ahụ.”+
17 Ma a ga-enye Izrel nzọpụta ga-adịru mgbe ebighị ebi+ n’ihi na ya na Jehova dị n’otu.+ Ihere agaghị eme unu,+ a gaghịkwa emechu unu ihu+ ruo mgbe niile ebighị ebi.
9 Ma mụ onwe m ga-eji olu ekele m chụọrọ gị àjà.+M ga-emezu ihe m kwere ná nkwa.+ Ọ bụ Jehova nwe nzọpụta.”+
10 Ha wee na-eti mkpu n’oké olu, sị: “Nzọpụta anyị si n’aka Chineke anyị,+ bụ́ onye nọ ọdụ n’ocheeze ahụ,+ nakwa n’aka Nwa Atụrụ ahụ.”+