Abụ Ọma 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ Jehova nwe nzọpụta.+Ngọzi gị dị n’ahụ́ ndị gị.+ Sila. Aịzaya 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Lee! Chineke bụ nzọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi, m gaghịkwa atụ ụjọ;+ n’ihi na Jaa Jehova bụ ike m+ na ume m,+ o wee ghọọrọ m nzọpụta.”+
2 Lee! Chineke bụ nzọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi, m gaghịkwa atụ ụjọ;+ n’ihi na Jaa Jehova bụ ike m+ na ume m,+ o wee ghọọrọ m nzọpụta.”+