10 Mkpanaka eze agaghị esi na Juda pụọ,+ mkpara onye na-achị isi agaghịkwa esi n’agbata ụkwụ ya pụọ, ruo mgbe Shaịlo bịara;+ ọ bụkwa ya ka ndị dị iche iche ga-erubere isi.+
22 Dị ka a na-apụghị ịgụta ìgwè ihe dị n’eluigwe ọnụ, dịkwa ka a na-apụghị ịtụ ájá dị n’oké osimiri atụ̀,+ otú ahụ ka m ga-eme ka mkpụrụ Devid bụ́ ohu m na ndị Livaị na-ejere m ozi mụbaa.’”+