Levitikọs 10:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mozis wee sị Erọn: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ka e doo m nsọ+ n’etiti ndị na-abịaru m nso,+ ka e nyekwa m otuto+ n’ihu mmadụ niile.’” Ma Erọn gbara nkịtị. Levitikọs 22:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Unu emerụla aha nsọ m,+ a ga-edokwa m nsọ n’etiti ụmụ Izrel.+ Abụ m Jehova, onye na-edo unu nsọ,+ Aịzaya 29:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 n’ihi na mgbe ọ hụrụ ụmụ ya, bụ́ ọrụ aka m, n’etiti ya,+ ha ga-edo aha m nsọ,+ ha ga-edokwa Onye Nsọ nke Jekọb nsọ,+ ha ga-atụ egwu Chineke Izrel.+
3 Mozis wee sị Erọn: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ka e doo m nsọ+ n’etiti ndị na-abịaru m nso,+ ka e nyekwa m otuto+ n’ihu mmadụ niile.’” Ma Erọn gbara nkịtị.
23 n’ihi na mgbe ọ hụrụ ụmụ ya, bụ́ ọrụ aka m, n’etiti ya,+ ha ga-edo aha m nsọ,+ ha ga-edokwa Onye Nsọ nke Jekọb nsọ,+ ha ga-atụ egwu Chineke Izrel.+