Aịzaya 29:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 n’ihi na mgbe ọ hụrụ ụmụ ya, bụ́ ọrụ aka m, n’etiti ya,+ ha ga-edo aha m nsọ,+ ha ga-edokwa Onye Nsọ nke Jekọb nsọ,+ ha ga-atụ egwu Chineke Izrel.+ Ezikiel 20:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ihe unu ga-atọ m ụtọ n’ihi ihe ahụ na-esi ísì ụtọ.+ M ga-eme nke a mgbe m ga-akpọpụta unu n’etiti ndị dị iche iche, sikwa n’ala dị iche iche a chụsasịrị unu kpọkọta unu.+ A ga-esikwa n’aka unu doo m nsọ n’ihu mba dị iche iche.’+ Matiu 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ya mere, kpeenụ ekpere otú a:+ “‘Nna anyị nke bi n’eluigwe, ka e doo aha+ gị nsọ.+
23 n’ihi na mgbe ọ hụrụ ụmụ ya, bụ́ ọrụ aka m, n’etiti ya,+ ha ga-edo aha m nsọ,+ ha ga-edokwa Onye Nsọ nke Jekọb nsọ,+ ha ga-atụ egwu Chineke Izrel.+
41 Ihe unu ga-atọ m ụtọ n’ihi ihe ahụ na-esi ísì ụtọ.+ M ga-eme nke a mgbe m ga-akpọpụta unu n’etiti ndị dị iche iche, sikwa n’ala dị iche iche a chụsasịrị unu kpọkọta unu.+ A ga-esikwa n’aka unu doo m nsọ n’ihu mba dị iche iche.’+