Ezikiel 36:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ‘M ga-edokwa aha ukwu m nsọ,+ nke a nọ na-emetọ n’etiti mba dị iche iche, nke unu metọrọ n’etiti ha; mba niile ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘mgbe e doro m nsọ n’etiti unu n’ihu ha.+ Ezikiel 38:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 M ga-eme onwe m ka m dị ukwuu, dookwa onwe m nsọ,+ meekwa ka a mara m n’anya ọtụtụ mba; ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’+
23 ‘M ga-edokwa aha ukwu m nsọ,+ nke a nọ na-emetọ n’etiti mba dị iche iche, nke unu metọrọ n’etiti ha; mba niile ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘mgbe e doro m nsọ n’etiti unu n’ihu ha.+
23 M ga-eme onwe m ka m dị ukwuu, dookwa onwe m nsọ,+ meekwa ka a mara m n’anya ọtụtụ mba; ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’+