Ezikiel 28:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Sị ya, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee, m na-emegide gị,+ Saịdọn, a ga-enyekwa m otuto n’ime gị;+ ndị mmadụ ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m mere ihe e kpere n’ikpe+ n’ime ya, e wee doo m nsọ n’ime ya.+
22 Sị ya, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee, m na-emegide gị,+ Saịdọn, a ga-enyekwa m otuto n’ime gị;+ ndị mmadụ ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m mere ihe e kpere n’ikpe+ n’ime ya, e wee doo m nsọ n’ime ya.+