Ezikiel 26:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Lee, m na-emegide gị, Taya, m ga-akpọtakwa ọtụtụ mba ka ha buso gị agha,+ dị nnọọ ka a na-enwe ebili mmiri n’oké osimiri.+
3 ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Lee, m na-emegide gị, Taya, m ga-akpọtakwa ọtụtụ mba ka ha buso gị agha,+ dị nnọọ ka a na-enwe ebili mmiri n’oké osimiri.+