Ọpụpụ 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Kama, n’eziokwu, ọ bụ nke a mere m ji debe gị ndụ,+ iji gosi gị ike m nakwa iji mee ka a kpọsaa aha m n’ụwa dum.+ Ezikiel 39:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị ala ahụ niile ga-eli ha, ọ ga-abụkwa ihe ha ga-eji dee ude n’ụbọchị m ga-enye onwe m otuto,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.
16 Kama, n’eziokwu, ọ bụ nke a mere m ji debe gị ndụ,+ iji gosi gị ike m nakwa iji mee ka a kpọsaa aha m n’ụwa dum.+
13 Ndị ala ahụ niile ga-eli ha, ọ ga-abụkwa ihe ha ga-eji dee ude n’ụbọchị m ga-enye onwe m otuto,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.