Abụ Ọma 46:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Chịlienụ aka elu, maranụ na abụ m Chineke.+A ga-ebuli m elu n’etiti mba niile,+A ga-ebuli m elu n’ụwa.”+ Aịzaya 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-adị elu site n’ikpe ikpe ziri ezi,+ ezi Chineke, bụ́ Onye Nsọ,+ ga-edokwa onwe ya nsọ site n’ezi omume.+ Ezikiel 20:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ihe unu ga-atọ m ụtọ n’ihi ihe ahụ na-esi ísì ụtọ.+ M ga-eme nke a mgbe m ga-akpọpụta unu n’etiti ndị dị iche iche, sikwa n’ala dị iche iche a chụsasịrị unu kpọkọta unu.+ A ga-esikwa n’aka unu doo m nsọ n’ihu mba dị iche iche.’+
10 “Chịlienụ aka elu, maranụ na abụ m Chineke.+A ga-ebuli m elu n’etiti mba niile,+A ga-ebuli m elu n’ụwa.”+
16 Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-adị elu site n’ikpe ikpe ziri ezi,+ ezi Chineke, bụ́ Onye Nsọ,+ ga-edokwa onwe ya nsọ site n’ezi omume.+
41 Ihe unu ga-atọ m ụtọ n’ihi ihe ahụ na-esi ísì ụtọ.+ M ga-eme nke a mgbe m ga-akpọpụta unu n’etiti ndị dị iche iche, sikwa n’ala dị iche iche a chụsasịrị unu kpọkọta unu.+ A ga-esikwa n’aka unu doo m nsọ n’ihu mba dị iche iche.’+