Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 6:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Ha na-etiku ibe ha, sị: “Nsọ, nsọ, nsọ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha dị.+ Ihe niile juru n’ụwa na-egosi ebube ya.”

  • Aịzaya 8:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha ka unu ga-emeso dị ka onye dị nsọ,+ ọ bụkwa ya ka unu ga na-atụ egwu,+ ọ bụ ya bụ Onye kwesịrị ime ka unu na-ama jijiji.”+

  • Aịzaya 57:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 N’ihi na nke a bụ ihe Onye Dị Elu na Onye Ukwu,+ onye na-ebi ruo mgbe ebighị ebi+ na onye aha ya dị nsọ,+ kwuru: “Ọ bụ ebe dị elu na ebe dị nsọ ka m bi,+ mụ na onye e gburu mmụọ ya na onye mmụọ ya dị ala bikwa,+ iji mee ka a tụtee mmụọ nke ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha, meekwa ka obi nke ndị e gburu mmụọ ha nwee ume.+

  • Mkpughe 4:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Nke ọ bụla n’ime ihe anọ ahụ dị ndụ+ nwere nku isii;+ ha jupụtara n’anya+ gburugburu ha nakwa n’okpuru ha. Ha adịghị ezu ike ehihie na abalị ka ha na-asị: “Nsọ, nsọ, nsọ ka Jehova+ Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile dị,+ bụ́ onye dịbu adị na onye dị adị+ na onye na-abịa.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya