Mkpughe 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Nke ọ bụla n’ime ndị mmụọ ozi anọ ahụ* nwere nku isii. Nku ha niile bụkwa anya anya.+ Ehihie na abalị, ha na-asị: “Nsọ, nsọ, nsọ ka Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile, dị.+ Ọ bụ onye dịbu adị na onye dị adị na onye na-abịa.”+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:8 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 4 Mmezu Mkpughe, p. 81, 129
8 Nke ọ bụla n’ime ndị mmụọ ozi anọ ahụ* nwere nku isii. Nku ha niile bụkwa anya anya.+ Ehihie na abalị, ha na-asị: “Nsọ, nsọ, nsọ ka Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile, dị.+ Ọ bụ onye dịbu adị na onye dị adị na onye na-abịa.”+