13 Anya gị dị nsọ nke ukwuu nke na ọ dịghị ele ihe ọjọọ; ị pụghịkwa ilegide nsogbu anya.+ Gịnị mere i ji na-ele ndị aghụghọ n’anya n’anya,+ na-agbachikwa nkịtị mgbe onye ajọ omume na-eloda onye na-eme ezi omume karịa ya?+
8 Nke ọ bụla n’ime ihe anọ ahụ dị ndụ+ nwere nku isii;+ ha jupụtara n’anya+ gburugburu ha nakwa n’okpuru ha. Ha adịghị ezu ike ehihie na abalị ka ha na-asị: “Nsọ, nsọ, nsọ ka Jehova+ Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile dị,+ bụ́ onye dịbu adị na onye dị adị+ na onye na-abịa.”