Abụ Ọma 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na ị bụghị Chineke nke ajọ omume na-atọ ụtọ;+Onye ọjọọ agaghị ebinyere gị ma ọlị.+ Aịzaya 59:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ee e, kama ọ bụ njehie unu bụ ihe na-ekewa unu na Chineke unu,+ ọ bụkwa mmehie unu mere o ji wepụ ihu ya n’ebe unu nọ ka ọ ghara ige unu ntị.+ 1 Pita 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 kama, dị ka Onye Nsọ ahụ nke kpọrọ unu, bụrụkwanụ ndị dị nsọ n’omume unu niile,+
2 Ee e, kama ọ bụ njehie unu bụ ihe na-ekewa unu na Chineke unu,+ ọ bụkwa mmehie unu mere o ji wepụ ihu ya n’ebe unu nọ ka ọ ghara ige unu ntị.+