Ilu 15:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Jehova nọ ndị ajọ omume n’ebe dị anya,+ ma ekpere ndị ezi omume ka ọ na-anụ.+ Aịzaya 50:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Olee akwụkwọ+ m ji gbaa nne unu m chụpụrụ achụpụ+ alụkwaghịm? Ma ọ bụ, ònye n’ime ndị m ji ụgwọ ka m resịrị unu?+ Lee! Ọ bụ n’ihi njehie unu+ ka e rere unu, ọ bụkwa n’ihi mmebi iwu unu ka a chụpụrụ nne unu.+ Jeremaya 5:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Njehie unu emewo ka ihe ndị a laa, mmehie unu emewo ka ihe ọma ghara iru unu aka.+
50 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Olee akwụkwọ+ m ji gbaa nne unu m chụpụrụ achụpụ+ alụkwaghịm? Ma ọ bụ, ònye n’ime ndị m ji ụgwọ ka m resịrị unu?+ Lee! Ọ bụ n’ihi njehie unu+ ka e rere unu, ọ bụkwa n’ihi mmebi iwu unu ka a chụpụrụ nne unu.+