Diuterọnọmi 28:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mbara igwe nke dị n’elu isi gị ga-adịkwa ka ọla kọpa, ala nke dị n’okpuru gị ga-adịkwa ka ígwè.+ Abụ Ọma 107:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị nzuzu akpataworo onwe ha mmekpa ahụ́ n’ikpeazụ+ n’ihi ụzọ mmebi iwu ha+Nakwa n’ihi njehie ha. Jeremaya 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi ya, a kwụsịwo oké mmiri ozuzo,+ e nweghịkwa ụla mmiri.+ Egedege ihu gị aghọọla egedege ihu nke nwunye na-agba akwụna. Ihere adịghị eme gị.+
3 N’ihi ya, a kwụsịwo oké mmiri ozuzo,+ e nweghịkwa ụla mmiri.+ Egedege ihu gị aghọọla egedege ihu nke nwunye na-agba akwụna. Ihere adịghị eme gị.+