Jeremaya 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 A na-ekwu, sị: “Ọ bụrụ na nwoke achụpụ nwunye ya, nwaanyị ahụ ahapụ ya gaa lụọ di ọzọ, nwoke ahụ ò kwesịrị ịkpọrọ nwaanyị ahụ ọzọ?”+ Ọ̀ bụ na e merụbeghị ala ahụ?+ “Gị na ọtụtụ ndị enyi gị akwawo iko;+ ị̀ ka ga-alaghachikwute m?”+ ka Jehova kwuru. Hosia 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Kpeenụ nne unu ikpe;+ kpeenụ ya ikpe n’ihi na ọ bụghị nwunye m,+ abụghịkwa m di ya.+ O kwesịrị iwepụ ịkwa iko ya n’ihu ya, wepụkwa ịkwa iko ya n’agbata ara ya abụọ,+
3 A na-ekwu, sị: “Ọ bụrụ na nwoke achụpụ nwunye ya, nwaanyị ahụ ahapụ ya gaa lụọ di ọzọ, nwoke ahụ ò kwesịrị ịkpọrọ nwaanyị ahụ ọzọ?”+ Ọ̀ bụ na e merụbeghị ala ahụ?+ “Gị na ọtụtụ ndị enyi gị akwawo iko;+ ị̀ ka ga-alaghachikwute m?”+ ka Jehova kwuru.
2 Kpeenụ nne unu ikpe;+ kpeenụ ya ikpe n’ihi na ọ bụghị nwunye m,+ abụghịkwa m di ya.+ O kwesịrị iwepụ ịkwa iko ya n’ihu ya, wepụkwa ịkwa iko ya n’agbata ara ya abụọ,+