8 Mgbe m hụrụ ihe o mere, ebe ọ bụ na Izrel, bụ́ onye na-ekwesịghị ntụkwasị obi, akwawo iko, m chụpụrụ+ ya wee nye ya akwụkwọ m ji gbaa ya alụkwaghịm kpamkpam,+ ma nwanne ya nwaanyị nke na-aghọ aghụghọ bụ́ Juda atụghị egwu, kama ya onwe ya malitere ịga na-agba akwụna.+