24 “Ọ bụrụ na nwoke alụọ nwaanyị, o wee bụrụ nwunye ya, ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na ihe ya amasịkwaghị di ya n’ihi na ọ chọpụtawo ihe na-ekwesịghị ekwesị n’ebe nwaanyị ahụ nọ,+ nwoke ahụ ga-edekwara ya akwụkwọ ịgba alụkwaghịm+ ma were ya nye ya n’aka, wee chụpụ ya n’ụlọ ya.+