Malakaị 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ọ kpọrọ ịgba alụkwaghịm asị,”+ ka Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru; “kpọọkwa onye ji ime ihe ike kpuchie uwe ya,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru. “Lezienụ mmụọ unu anya, unu aghọkwala aghụghọ.+ Matiu 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Otú ọ dị, Josef bụ́ di ya bu n’uche ịgba ya alụkwaghịm*+ na nzuzo n’ihi na ọ bụ onye ezi omume, ọ chọghịkwa ibupụta ya n’ihu ọha.+
16 N’ihi na ọ kpọrọ ịgba alụkwaghịm asị,”+ ka Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru; “kpọọkwa onye ji ime ihe ike kpuchie uwe ya,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru. “Lezienụ mmụọ unu anya, unu aghọkwala aghụghọ.+
19 Otú ọ dị, Josef bụ́ di ya bu n’uche ịgba ya alụkwaghịm*+ na nzuzo n’ihi na ọ bụ onye ezi omume, ọ chọghịkwa ibupụta ya n’ihu ọha.+