Abụ Ọma 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova na-enyocha ma onye ezi omume ma onye ajọ omume,+Mkpụrụ obi ya kpọrọ onye ọ bụla nke hụrụ ime ihe ike n’anya asị.+ Aịzaya 59:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọnyà ududo ha agaghị abụrụ ha uwe, ha agaghịkwa eji ọrụ aka ha kpuchie onwe ha.+ Ọrụ ha bụ ọrụ ọjọọ, ọbụ aka ha jupụtara n’ime ihe ike.+
5 Jehova na-enyocha ma onye ezi omume ma onye ajọ omume,+Mkpụrụ obi ya kpọrọ onye ọ bụla nke hụrụ ime ihe ike n’anya asị.+
6 Ọnyà ududo ha agaghị abụrụ ha uwe, ha agaghịkwa eji ọrụ aka ha kpuchie onwe ha.+ Ọrụ ha bụ ọrụ ọjọọ, ọbụ aka ha jupụtara n’ime ihe ike.+