Jenesis 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi ya, Jehova hụrụ na ihe ọjọọ nke mmadụ dị ukwuu n’ụwa nakwa na ihe niile obi ya na-eche+ mgbe niile bụ naanị ihe ọjọọ.+ Jenesis 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 E mesịa, Jehova sịrị Noa: “Banye n’ụgbọ ahụ, gị na ezinụlọ gị dum,+ n’ihi na ọ bụ gị ka m hụrụ bụ onye ezi omume n’ihu m n’etiti ọgbọ a.+ Jenesis 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O wee ruo mgbe ihe ndị a gasịrị na ezi Chineke lere Ebreham ule.+ O wee kpọọ ya, sị: “Ebreham!” o wee zaa, sị: “Lee m!”+
5 N’ihi ya, Jehova hụrụ na ihe ọjọọ nke mmadụ dị ukwuu n’ụwa nakwa na ihe niile obi ya na-eche+ mgbe niile bụ naanị ihe ọjọọ.+
7 E mesịa, Jehova sịrị Noa: “Banye n’ụgbọ ahụ, gị na ezinụlọ gị dum,+ n’ihi na ọ bụ gị ka m hụrụ bụ onye ezi omume n’ihu m n’etiti ọgbọ a.+
22 O wee ruo mgbe ihe ndị a gasịrị na ezi Chineke lere Ebreham ule.+ O wee kpọọ ya, sị: “Ebreham!” o wee zaa, sị: “Lee m!”+