Malakaị 2:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi na m kpọrọ* ịgba alụkwaghịm asị.”+ Ọ bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru. “M kpọkwara onye na-arụ arụrụala* asị. Kpacharanụ anya gbasara ihe unu na-eche n’obi unu,* unu aghọkwala aghụghọ.”+ Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru. Malakaị Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:16 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 42 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2018, p. 11 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),8/2016, p. 11 Teta!,7/2015, p. 155/8/1999, p. 11 Ụlọ Nche,10/1/2013, p. 85/1/2002, p. 17-18 Ụbọchị Jehova, p. 121-122, 126-128
16 N’ihi na m kpọrọ* ịgba alụkwaghịm asị.”+ Ọ bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru. “M kpọkwara onye na-arụ arụrụala* asị. Kpacharanụ anya gbasara ihe unu na-eche n’obi unu,* unu aghọkwala aghụghọ.”+ Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.
2:16 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 42 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2018, p. 11 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),8/2016, p. 11 Teta!,7/2015, p. 155/8/1999, p. 11 Ụlọ Nche,10/1/2013, p. 85/1/2002, p. 17-18 Ụbọchị Jehova, p. 121-122, 126-128