Jeremaya 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ụlọ Izrel na ụlọ Juda aghọwo m aghụghọ,” ka Jehova kwuru.+ Hosia 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha aghọwo Jehova aghụghọ,+ n’ihi na ha amụwo ụmụ si n’ebe ọzọ.+ A ga-eripịa ha na òkè ha n’otu ọnwa.+ Malakaị 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ọ́ bụghị otu nna ka anyị niile nwere?+ Ọ́ bụghị otu Chineke kere anyị?+ Gịnị mere anyị ji aghọ ibe anyị aghụghọ,+ na-emerụ ọgbụgba ndụ ndị nna nna anyị?+
7 Ha aghọwo Jehova aghụghọ,+ n’ihi na ha amụwo ụmụ si n’ebe ọzọ.+ A ga-eripịa ha na òkè ha n’otu ọnwa.+
10 “Ọ́ bụghị otu nna ka anyị niile nwere?+ Ọ́ bụghị otu Chineke kere anyị?+ Gịnị mere anyị ji aghọ ibe anyị aghụghọ,+ na-emerụ ọgbụgba ndụ ndị nna nna anyị?+