Aịzaya 48:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ị nụghị,+ ị maghịkwa, e megheghịkwa ntị gị emeghe kemgbe oge dị anya gara aga. N’ihi na m maara na ị nọ na-aghọ aghụghọ,+ a kpọwokwa gị+ ‘onye si n’afọ bụrụ onye mmebi iwu.’ Jeremaya 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 ‘N’ezie, dị ka nwunye nke ji aghụghọ hapụ di ya,+ otú ahụ ka unu, bụ́ ụlọ Izrel, ghọworo m aghụghọ,’+ ka Jehova kwuru.” Hosia 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha aghọwo Jehova aghụghọ,+ n’ihi na ha amụwo ụmụ si n’ebe ọzọ.+ A ga-eripịa ha na òkè ha n’otu ọnwa.+ Hosia 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma ha onwe ha, dị ka mmadụ, emebiwo ọgbụgba ndụ m.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka ha ghọrọ m aghụghọ.+
8 “Ị nụghị,+ ị maghịkwa, e megheghịkwa ntị gị emeghe kemgbe oge dị anya gara aga. N’ihi na m maara na ị nọ na-aghọ aghụghọ,+ a kpọwokwa gị+ ‘onye si n’afọ bụrụ onye mmebi iwu.’
20 ‘N’ezie, dị ka nwunye nke ji aghụghọ hapụ di ya,+ otú ahụ ka unu, bụ́ ụlọ Izrel, ghọworo m aghụghọ,’+ ka Jehova kwuru.”
7 Ha aghọwo Jehova aghụghọ,+ n’ihi na ha amụwo ụmụ si n’ebe ọzọ.+ A ga-eripịa ha na òkè ha n’otu ọnwa.+