Aịzaya 48:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ị nụghị,+ ị maghịkwa, e megheghịkwa ntị gị emeghe kemgbe oge dị anya gara aga. N’ihi na m maara na ị nọ na-aghọ aghụghọ,+ a kpọwokwa gị+ ‘onye si n’afọ bụrụ onye mmebi iwu.’ Jeremaya 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 ‘N’ezie, dị ka nwunye nke ji aghụghọ hapụ di ya,+ otú ahụ ka unu, bụ́ ụlọ Izrel, ghọworo m aghụghọ,’+ ka Jehova kwuru.”
8 “Ị nụghị,+ ị maghịkwa, e megheghịkwa ntị gị emeghe kemgbe oge dị anya gara aga. N’ihi na m maara na ị nọ na-aghọ aghụghọ,+ a kpọwokwa gị+ ‘onye si n’afọ bụrụ onye mmebi iwu.’
20 ‘N’ezie, dị ka nwunye nke ji aghụghọ hapụ di ya,+ otú ahụ ka unu, bụ́ ụlọ Izrel, ghọworo m aghụghọ,’+ ka Jehova kwuru.”