3 Jehova wee sị m: “Gaghachi hụ nwaanyị n’anya, bụ́ onye nwoke ọzọ hụrụ n’anya,+ bụ́ nwaanyị na-akwa iko, hụ ya n’anya dị ka Jehova si hụ ụmụ Izrel n’anya+ mgbe ha na-agakwuru chi ọzọ dị iche iche+ wee na-enwe mmasị n’ịchụrụ ha achịcha mkpụrụ vaịn a mịrị amị n’àjà.”+