Ndị Ikpe 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma unu hapụrụ m+ wee malite ife chi ọzọ.+ Ọ bụ ya mere na agaghị m azọpụta unu ọzọ.+ Nehemaya 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ee, mgbe ha meere onwe ha ihe oyiyi nwa ehi a wụrụ awụ+ ma malite ịsị, ‘Ihe a bụ Chi unu, nke dupụtara unu n’Ijipt,’+ ha wee mee omume nlelị dị ukwuu,
18 Ee, mgbe ha meere onwe ha ihe oyiyi nwa ehi a wụrụ awụ+ ma malite ịsị, ‘Ihe a bụ Chi unu, nke dupụtara unu n’Ijipt,’+ ha wee mee omume nlelị dị ukwuu,