Jeremaya 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 ‘N’ezie, dị ka nwunye nke ji aghụghọ hapụ di ya,+ otú ahụ ka unu, bụ́ ụlọ Izrel, ghọworo m aghụghọ,’+ ka Jehova kwuru.” Hosia 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee gaa lụrụ Goma bụ́ ada Dibleyim, nwaanyị ahụ wee tụrụ ime, ka oge na-aga, ọ mụtaara ya nwa nwoke.+
20 ‘N’ezie, dị ka nwunye nke ji aghụghọ hapụ di ya,+ otú ahụ ka unu, bụ́ ụlọ Izrel, ghọworo m aghụghọ,’+ ka Jehova kwuru.”
3 O wee gaa lụrụ Goma bụ́ ada Dibleyim, nwaanyị ahụ wee tụrụ ime, ka oge na-aga, ọ mụtaara ya nwa nwoke.+