Diuterọnọmi 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Cheta: Echefula otú i si kpasuo Jehova bụ́ Chineke gị iwe n’ala ịkpa.+ Malite n’ụbọchị i si n’ala Ijipt pụọ ruo mgbe unu bịarutere ebe a, unu anọwo na-enupụrụ Jehova isi site n’àgwà unu na-akpaso ya.+ Abụ Ọma 58:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị ajọ omume si n’afọ bụrụ ndị arụ;+Ha si n’afọ kpafuwe;Ha na-ekwu okwu ụgha.+ Abụ Ọma 95:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Akpọrọ m ọgbọ ahụ asị ruo afọ iri anọ,+M wee sị:“Ha bụ ndị na-akpafu akpafu n’obi ha,+Ha onwe ha amaghịkwa ụzọ m”;+
7 “Cheta: Echefula otú i si kpasuo Jehova bụ́ Chineke gị iwe n’ala ịkpa.+ Malite n’ụbọchị i si n’ala Ijipt pụọ ruo mgbe unu bịarutere ebe a, unu anọwo na-enupụrụ Jehova isi site n’àgwà unu na-akpaso ya.+
10 Akpọrọ m ọgbọ ahụ asị ruo afọ iri anọ,+M wee sị:“Ha bụ ndị na-akpafu akpafu n’obi ha,+Ha onwe ha amaghịkwa ụzọ m”;+