Diuterọnọmi 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Na Tabera+ nakwa na Masa+ nakwa na Kibrọt-hateeva,+ unu kpasukwara Jehova iwe.+ Abụ Ọma 78:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Lee ugboro ole ha nupụụrụ ya isi n’ala ịkpa,+Kpasuokwa ya iwe n’ọzara!+ Ndị Hibru 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na olee ndị nụrụ ya ma kpasuo ya oké iwe?+ N’eziokwu, ọ̀ bụ na ndị niile si n’Ijipt pụta n’okpuru Mozis emeghị otú ahụ?+
16 N’ihi na olee ndị nụrụ ya ma kpasuo ya oké iwe?+ N’eziokwu, ọ̀ bụ na ndị niile si n’Ijipt pụta n’okpuru Mozis emeghị otú ahụ?+