2 A sị nnọọ na m nwere ebe ndị njem na-arahụ n’ala ịkpa!+ M gaara ahapụ ndị m, si n’ebe ha nọ pụọ, n’ihi na ha niile bụ ndị na-akwa iko,+ nzukọ ukwu nke ndị aghụghọ;+
11 Juda aghọwo aghụghọ, e mewokwa ihe arụ n’Izrel nakwa na Jeruselem;+ n’ihi na Juda emerụwo ịdị nsọ Jehova,+ bụ́ nke Ọ hụrụ n’anya, ọ lụrụwokwa ada nke chi ndị mba ọzọ.+