Diuterọnọmi 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Gị na ha agọkwala ọgọ. Akpọrọla nwa gị nwaanyị kpọnye nwa ya nwoke, alụtarala nwa gị nwoke nwa ya nwaanyị.+ Ndị Ikpe 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha wee lụrụ ụmụ ha ndị inyom,+ ha kpọkwaara ụmụ ha ndị inyom kpọnye ụmụ ha ndị ikom,+ ha wee na-efe chi ha dị iche iche.+ 1 Ndị Eze 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Eze Sọlọmọn hụkwara ọtụtụ nwunye si mba ọzọ+ n’anya, tinyere ada Fero,+ ndị inyom Moab,+ Amọn,+ Idọm,+ Saịdọn+ na Het,+ Nehemaya 13:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ụbọchị ndị ahụ, m hụkwara ndị Juu lụrụ+ ndị inyom Ashdọd,+ Amọn na Moab.+
3 Gị na ha agọkwala ọgọ. Akpọrọla nwa gị nwaanyị kpọnye nwa ya nwoke, alụtarala nwa gị nwoke nwa ya nwaanyị.+
6 Ha wee lụrụ ụmụ ha ndị inyom,+ ha kpọkwaara ụmụ ha ndị inyom kpọnye ụmụ ha ndị ikom,+ ha wee na-efe chi ha dị iche iche.+
11 Eze Sọlọmọn hụkwara ọtụtụ nwunye si mba ọzọ+ n’anya, tinyere ada Fero,+ ndị inyom Moab,+ Amọn,+ Idọm,+ Saịdọn+ na Het,+