21 Ma Rehoboam+ nwa Sọlọmọn ghọrọ eze na Juda. Rehoboam gbara afọ iri anọ na otu mgbe ọ malitere ịchị, afọ iri na asaa ka ọ chịrị na Jeruselem, bụ́ obodo+ Jehova họọrọ n’ime ebo+ niile nke Izrel ka aha ya dịrị na ya.+ Aha nne ya bụ Neama, nwaanyị Amọn.+