1 Ndị Eze 11:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Sọlọmọn wee soro nna nna ya hà dinaa,+ e wee lie ya n’Obodo Devid+ nna ya; Rehoboam+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya. 2 Ihe E Mere 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee ruo na ozugbo e mere ka ọbụbụeze Rehoboam guzosie ike,+ nakwa ozugbo ọ dịrị ike, ọ hapụrụ iwu Jehova,+ ya na Izrel niile.+
43 Sọlọmọn wee soro nna nna ya hà dinaa,+ e wee lie ya n’Obodo Devid+ nna ya; Rehoboam+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.
12 O wee ruo na ozugbo e mere ka ọbụbụeze Rehoboam guzosie ike,+ nakwa ozugbo ọ dịrị ike, ọ hapụrụ iwu Jehova,+ ya na Izrel niile.+