1 Ndị Eze 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ ga-erukwa na ozugbo onyenwe m bụ́ eze sooro nna nna ya hà dinaa,+ mụ onwe m na nwa m Sọlọmọn ga-aghọ ndị mere ihe ọjọọ.” 2 Ihe E Mere 9:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ikpeazụ, Sọlọmọn sooro nna nna ya hà dinaa. Ha wee lie ya n’Obodo Devid nna ya;+ Rehoboam+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.+
21 Ọ ga-erukwa na ozugbo onyenwe m bụ́ eze sooro nna nna ya hà dinaa,+ mụ onwe m na nwa m Sọlọmọn ga-aghọ ndị mere ihe ọjọọ.”
31 N’ikpeazụ, Sọlọmọn sooro nna nna ya hà dinaa. Ha wee lie ya n’Obodo Devid nna ya;+ Rehoboam+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.+