7 Ndị ikom na-enweghị ihe ha na-arụ,+ bụ́ ndị na-abaghị n’ihe,+ wee sonyere ya. N’ikpeazụ, ike ha karịrị nke Rehoboam nwa Sọlọmọn, mgbe Rehoboam+ ka bụ nwata obi na-esighị ike,+ o nweghị ike iguzogide ha.
19 Ònye makwanụ ma ọ̀ ga-abụ onye maara ihe ka ọ̀ ga-abụ onye nzuzu?+ N’agbanyeghị nke ahụ, ọ bụ ya ga-eweghara ihe niile si n’ọrụ m rụsiri ike bụ́ nke m ji gosi na m nwere amamihe n’okpuru anyanwụ.+ Nke a kwa bụ ihe efu.