2 Ihe E Mere 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ikpeazụ, Abaịja sooro nna nna ya hà dinaa,+ ha wee lie ya n’Obodo Devid;+ Esa+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya. Ala ahụ enweghị nsogbu+ n’ụbọchị ya ruo afọ iri.
14 N’ikpeazụ, Abaịja sooro nna nna ya hà dinaa,+ ha wee lie ya n’Obodo Devid;+ Esa+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya. Ala ahụ enweghị nsogbu+ n’ụbọchị ya ruo afọ iri.