2 Ihe E Mere 20:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’ihi ya, ebe Jehọshafat na-achị enweghị nsogbu ọ bụla, Chineke ya wee na-enye ya ezumike gbaa gburugburu.+ Ilu 29:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mgbe ndị ezi omume dị ọtụtụ, ndị mmadụ na-aṅụrị ọṅụ;+ ma mgbe onye ajọ omume ọ bụla na-achị, ndị mmadụ na-asụ ude.+
30 N’ihi ya, ebe Jehọshafat na-achị enweghị nsogbu ọ bụla, Chineke ya wee na-enye ya ezumike gbaa gburugburu.+
2 Mgbe ndị ezi omume dị ọtụtụ, ndị mmadụ na-aṅụrị ọṅụ;+ ma mgbe onye ajọ omume ọ bụla na-achị, ndị mmadụ na-asụ ude.+